DAALU NNA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
13 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

DAALU NNA by Martins Asogwa and Obioha Ogbonna — Lyrics

CHORUS Onye g'abuli soro mu kelee Chineke Ndị mmụọ ozi n'eje Too Ya ndị mmụọ ozi n'eje Kelee Dinwenu eh Chukwu anyị naefe dị mma Meworo anyị ihe dị ukwu, daalụ Eze Nna daalụ M bu ọ gaabịn'ọzọ, o nwer'ihe Chukwu anyị naemere m o Ihe ezi n'aghọm apụghị imere m o Bulie ya elu, bulie ya elu nye Onyeọma otito VERSE 1 Bulie ya elu too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu nye Onyeọma otito Bulie ya elu too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu nye Onyeọma otito ALTO SOLO Ị bụ Chineke Ị bụ Onyeọma Ị bụ Chineke Ị bụ Onyeọma Chukwu Nna m o
Read full lyrics

About DAALU NNA

When a choir needs a truly grand piece for a major thanksgiving or feast day, "Daalu Nna" is exactly the kind of motet we reach for. Written by Martins Asogwa and Obioha Ogbonna, this Igbo praise anthem is through-composed and full of life, demanding strong vocal energy from every section of the choir loft.

The text is a massive outpouring of gratitude. It begins by calling on the angels to join in praising God, then moves into powerful, overlapping declarations of His majesty. The Alto and Tenor solos bring out some of the most striking imagery in the song, praising God as "Oke mmiri n'ebu ogwe" (the great flood that sweeps away the bridge) and "Ọkụ n'agba re e re" (the consuming fire).

Because of its complex structure—with ostinato passages, multiple endings, and independent vocal lines—it takes dedicated rehearsal to perfect. But when those final, triumphant chords ring out, declaring that there is no one in the world like God ("Ọ dịghị Onye dị n'ụwa ka Gị"), it lifts the entire congregation. It is a brilliant choice for a festive Offertory or a soaring Recessional.