CHUKWU EBUBE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Adigwe Emmanuel
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

CHUKWU EBUBE by Adigwe Emmanuel — Lyrics

[FULL CHOIR] Okike ker'uwa, Odemmin' beigwida, onye ngozi nwa David Di ekele o me ka, aka mu di n'elu, Otito ka mu ji bia K'anyi jee kele ya, nye abu otito, dike dike Dikedike, dike jikere re, Omoo kachie, a gama kuru gi egwu Onye ngozi, Ochi agha, lee n'onye nwe anyi N'a chi n'igwe n'uwa, ebe a n'eme da m'obi e! O bu eze ko bu, o bu eze, o ga chi eze igwe Chukwu ebube nara na m'ekene anyi, Onye amara igwe otito diri ya Chukwu ebube nara na m'ekene anyi, Onye amara igwe Chukwu ebube nara na m'ekene anyi, Onye amara igwe Chukwu Onyeafoma, Chukwu Onyengozi Chukwu afoma, onye ngozi, Okaka Chukwu oma a gama kuru gi egwu [REFRAIN] Chukwu oma a gama kuru gi egwu
Read full lyrics

About CHUKWU EBUBE

"Chukwu Ebube" is a vibrant Igbo song of praise and thanksgiving that calls the congregation to lift their hands and voices to the Creator. Acknowledging God as the mighty warrior ("Ochi agha") and the King of heaven and earth, the lyrics overflow with gratitude for blessings that are simply too numerous to count. The recurring promise to dance for the Lord ("a gama kuru gi egwu") sets a joyful, celebratory tone right from the opening bars.

In the choir loft, this piece shines brightest during the Offertory or a dedicated Thanksgiving procession. The arrangement builds wonderful momentum, especially when the tenor soloist steps forward to sing the praises of the Lord while the rest of the choir holds down a rhythmic, repeating refrain. It is the kind of energetic, faith-filled music that naturally gets a Nigerian congregation swaying down the aisles, bringing their gifts to the altar with gladness.