Chukwu Ebube - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Adigwe Emmanuel
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Chukwu Ebube by Adigwe Emmanuel — Lyrics

[INTRO] O, k'ike ker'uwa ọdọ mmiri belsaida Onye ngọzi nwa David ekele o me ha Akam udi n'elu otito ka mụ ji bịa K'anyi jee kele ya nye abụ otito Dike dike Chukwu nye ya ewo ewo ewo Dike dike dike jikerere ọmụụ kachie a Gama kụrụ gị egwu onye ngọzi ọchiagha lee Onye nwe anyị n'achi n'igwe n'uwa Ebe n'eme da m'obi e! Ọ bụ eze k'ọ bụ ọ bụ eze igwe Chukwu ebube na na na na ekele diri ya Kene anyi onye amara igwe otito diri ya Chukwu ebube na nara nara kene anyi Onye amara igwe Chukwu ebube na nara nara n'e kene anyi Onye amara igwe Chukwu onye afọma Chukwu onye ngọzi Chukwu afọma onye ngọzi ọka Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu [REFRAIN] Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
Read full lyrics

About Chukwu Ebube

"Chukwu Ebube" (Glorious God) is a vibrant Igbo praise and thanksgiving song composed by Emmanuel Adigwe. The piece is characterized by its energetic rhythm and extensive use of traditional praise epithets, calling on God as the "Son of David," the "Commander" (ọchiagha), and the "King of Heaven." It is a song of profound gratitude, where the singer declares that the good things God has done are too numerous to recount ("Ọnụ m apụghị kọcha ya").

In the choir loft, this piece is a favorite for the Offertory or as a general thanksgiving hymn. The arrangement features a lively, extended introduction that builds anticipation, leading into a joyful refrain. A distinct Tenor Solo section adds a layer of expressive, personal testimony while the choir maintains the rhythmic refrain underneath, creating a dynamic call-and-response feel that naturally moves the congregation to dance and celebrate.