CHUKWU MUO NSO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Offor Gregory U
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

CHUKWU MUO NSO by Offor Gregory U — Lyrics

[CHORUS] Muọ nsọ muọ nsọ, oh Chukwu Muọ nsọ Muọ nsọ muọ nsọ, oh Chukwu Muọ nsọ Oh Chukwu Muọ nsọ Weta ìhè Gị, weta ìhè Gị N'ime obi anyị Munye ọkụ nke ịhụnanya Gị n'obi ndị kwere na Gị Oh Chukwu Muọ nsọ, Nna dị nsọ [VERSE 1] Ị napụ ha ume ndụ ha gaala n'iyi Ma Ị zida mmụọ Gị ha bụrụ ihe e kere eke Ụwa agaghị ama Chukwu m'ọ bụ iru n'iru neghin sọ Oh Muọ nsọ [VERSE 2] Ezumike ndị nọ n'ije Onye ntasi obi Muọ nsọ Wusa mmiri n'ebe kpọrọ nkụ
Read full lyrics

About CHUKWU MUO NSO

"Chukwu Muo Nso" is an earnest Igbo invocation to the Holy Spirit, often sung during Pentecost or at the start of retreats and special Masses to call down the presence of the Comforter. The title calls upon God the Holy Spirit, and the song's verses draw deeply from scriptural imagery and the traditional Pentecost sequence, making it a profound piece for worship.

The lyrics capture the dual nature of the Spirit's work: the breath of life that renews the face of the earth, and the gentle comforter who brings rest to the weary traveler ("Ezumike ndị nọ n'ije"). The choir sings of watering dry lands, guiding straying feet back to the right path, and kindling the fire of God's love in the hearts of believers. It is a text full of longing and reverence.

With its steady rhythm and a soaring doxology praising the Father, Son, and Holy Spirit, this piece is a staple for Nigerian Catholic choirs. It moves the congregation from a place of humble petition to a joyful, resounding "Amen," making it a fitting choice for moments of spiritual renewal, confirmation Masses, and deep prayer.