CHINEKE, ODOGWU! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
41 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

CHINEKE, ODOGWU! by Jude Nnam — Lyrics

[A Duet Intro] Chukwu onye ka n'igwe Oche ya dị n'igwe, Chukwu onye k'ihe niile Onye k'ihe niile n'ara otito Kwesịrị Gị bịa nụrụ na ra mbu lie lu Nna guzie Okike gị Onye dị ka Gị [REFRAIN TUTTI] Kwerenụ Dinwenu ukwe ọhụrụ Kwerenụ Dinwenu Chineke ukwe ọhụrụ kwe go Aha ya dị nsọ Kwebukwanụ rị wepụt' obi Gị ọlụọma ee n'enye ligo Nụrebanụ na Chineke anyị bụ Odogwu! Odogwu n'agha Kpọpụta ebube ya na mba niile Kwupụta ihe obube ya n'obodo niile Oziọma nke nzọpụta na mba niile ụbọchị niile Gwanụ mba niile ta mba obodo niile Na Chukwu bụ ka ebube Chineke oge niile ụbọchị niile Chi niile Anyị g'atụ G'egwu, karịcha Chi niile Chineke nk'igwe n'ala Sọ Gị bụ Chineke Chi ka Chi niile. Chukwu okike, Okike Gị g'erubere Gị sọ. Ihe niile dị n'ụwa ha bụ ọrụ aka Gị.
Read full lyrics

About CHINEKE, ODOGWU!

This is a grand, majestic Igbo anthem of praise by Jude Nnam, celebrating God as the Almighty Warrior ("Odogwu n'agha"). It calls on all creation—from the stars and sun to the animals in the forest—to bow before the Creator. The piece is a beloved staple for grand thanksgiving, offertory processions, and festive celebrations in Nigerian Catholic parishes, where choirs use it to lift the congregation's spirits.

The music moves through dynamic and engaging sections. It opens with a reverent duet that steadily builds into a powerful, rhythmic full-choir declaration of God's mighty works. As the verses unfold, the choir recounts the wonders of creation, asking who else could have made the heavens, the lightning, and the seas.

In its final movements, the anthem culminates in a soaring doxology ("Otito dịrị Nna"), praising the Holy Trinity before driving to a spirited, fast-paced conclusion. The sheer energy, intricate vocal interplay, and rich harmonies make it a thrilling experience for both the choir loft and the people in the pews, perfectly capturing the vibrant joy of African liturgical worship.