CHIDINMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

CHIDINMA by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Chidinma. Ị dị nma, Chine'me nma Onye n'enye onyinye Chineke, Onye nma. Onyinye mara nma kam jiri bịa n'iru Gị Ị dịịrị mu nma Chidinma Onye nma. VERSE 1 Dịka onye nche si atụ anya chi ọbụbọ Ka mkpụrụ obi m si eche Dinwenu Ihe I naemere m Chineke ọ juru m anya Ị dịịrị mu nma Chidinma Onye nma. VERSE 2 Ka onye nche chekwube chi ọbụbọ Ma mu n'ezi n'ụlọ mu chekwube Dinwenu
Read full lyrics

About CHIDINMA

"Chidinma" is a joyful Igbo thanksgiving hymn composed by Jude Nnam. The title translates to "God is good," and the song is a vibrant declaration of God's endless generosity. In the refrain, the choir brings a "beautiful gift" (onyinye mara nma) to the Lord, acknowledging that He is the ultimate giver of all good things.

The verses draw beautifully from Psalm 130, comparing the soul's longing for God to a watchman waiting for the dawn. As the song progresses, it counts the specific blessings God provides—wisdom, intelligence, wealth, and children—marveling at how His deeds fill the heart with awe. It is a perfect piece for the Offertory procession or a dedicated thanksgiving moment during Mass, where the congregation dances forward to present their gifts.