BATA NYE HA NDU by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Jesu bata n'obi ndi kwere kwe Bata bata nye ha ndu n'im'obi ha biko bata Oh bata n'im'obi ha Ahu Gi bu ih'oriri Obara Gi bu ih'onu Ahu Gi bu ih'oriri ezie Obara Gi bu ih'onu biko bata nye ha ndu n'uju biko bata nye ha ndu n'uju VERSE 1 O nwere ndi aguu n'agu ndi akpiri Gi n'akpo nku Oh Dinwenu bata buru nri nke obi ha VERSE 2 O nwere ndi no n'uru ndi nani Gi bu ike ha Oh Dinwenu bata buru ntasi obi ha VERSE 3 O nwere ndi no na nsogbu ndi nani Gi bu enyem'aka ha Oh Dinwenu bata buru m'agbaka ha VERSE 4 Chukwu Nna biko bata Chukwu Nwa biko bata Chukwu Muo nso biko bata nye ha ndu n'uju Ju Onye nzoputa n'enyihe n'enve ndu

Download the sheet music

BATA NYE HA NDU

BATA NYE HA NDU

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
Igbo
3 pages
3 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want