NRI NDI DỊ ỌCHA by Ifeanyi Mbachu — Lyrics

Ifeanyi Mbachu Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Holy Week Hymns Lenten Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Leenu aru m' o Leenu obara m' o Jesu kwuru Si leenu aru m' o Lee nu aru m'o ewo N'obara no REFRAIN Aru m' di ok'onu ewo Aru m' di ok'onu Bianu lee o obara m' o ewo Obara m' o di ok'onu Ndu aru n'obara nwaturu eji ri chuo aja ewo Onyinye nke m' n'enye ndu Onyinye Kristi n'enye ndu Aru m' di ok'onu ewo Obara di ok'onu Ndi di ocha n'ime mmuo VERSE 1 Nri m' n'enye unu o Bukwa nri si n'igwe Ihe onunu m' n'enye Bukwa nke si n'igwe Nke a bu okwu Jesu n'ekwu o Onyinye Kristi n'enye ndi di ocha n'ime mmuo VERSE 2 Ekpubere m' okpu ogwu n'isi Kpo m' ntu n'aka A kpogidere m' n'obe Ma m' ube n'akuku ewo Onyinye nke m' n'enye ndi di ocha n'ime mmuo VERSE 3 Jesu b'onye ahu nwuru onwu n'uwa onyee Gbur'egbu ewo Onye n'ekpubere okpu ogwu wee kpogbuo ya Kpubere ya okpu ogwu wee kpogbuo ya nwa nke mmadu O tiri nkpu ewo O kwar' akwa ewo Kpubere y'okpu ogwu wee kpogbuo ya

Download the sheet music

NRI NDI DỊ ỌCHA

NRI NDI DỊ ỌCHA

By Ifeanyi Mbachu
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Holy Week Hymns Lenten Hymns
1 0

More lyrics you may want