Full Lyrics
REFRAIN
Aku kacha mma bu Kristi Dinwenu,
aku kacha mma bu Kristi n'oriri nso.
Onye riri ahu n'obara Kristi Dinwenu,
o garanya nke muo.
VERSE 1
Onye nwere Kristi na ndu ya,
nuriba n'onweg'ihe nile.
VERSE 2
O buru na Kristi bata n'obi Gi,
O g'eme gi ka i di mma.
VERSE 3
Inata Kristi n'okwa njo,
onwuebebe nwannem ka inatara.
VERSE 4
Ahu n'obara Kristi bu ih'oriri,
na ih'onunu nke n'enyendu ebighebi.
VERSE 5
Rienu o ahu n'obara Nwaturu,
nri ndi ije n'elu uwa aku kacha mma.