AJA Di Nso - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Fred V. C. Uche
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

AJA Di Nso by Fred V. C. Uche — Lyrics

REFRAIN Aja dị nsọ Aja dị ok'ọnụ k'ụmụ Chineke n'achụrụ Chukwu. Aja 'nyị naachụrụ Chukwu b'onwe anyị, Ahụ na mkpụrụ obi anyị Nara, Nna nara, Nar'onyinye ụmụ Gị, nara Aja dị nsọ. VERSE 1 Anyị ekele Gị mak'ọgọ Gị niile, Chukwu biko nar'aja, nara ụmụ Gị gọzie. Anyị ekele Gị maka afọma Gị
Read full lyrics

About AJA Di Nso

"Aja Di Nso" is a reverent Igbo Offertory hymn, originally composed by Fred V. C. Uche in 1975. The words speak of a holy sacrifice, capturing the very essence of the Offertory procession during Mass. It is a moment when the congregation brings forward not just the bread and wine, but their entire selves—singing of offering their bodies and souls ("Ahụ na mkpụrụ obi anyị")—and asking God the Father to accept their gifts.

When a choir sings this piece, the gentle, pleading melody of the refrain naturally draws the congregation into a spirit of surrender and thanksgiving. The verses are structured as a beautiful dialogue, allowing the cantor to lead with prayers of gratitude, praise, and petitions for forgiveness, while the choir responds in harmony. It is a fitting and deeply prayerful choice for the presentation of gifts, carrying a profound sense of humility as the community prepares for the Eucharist.