Full Lyrics
Chukwu! Chukwu m'o, Onye Okike zanu m'o.
Chukwu, zanu m'o, Chukwu zanu m'o Chukwu, oh.
Chukwu, o zanu m'o Chukwu,
Biko ka m kpokuo nu wee rue Gi, biko bia.
Nna o Nna, o biko Nna bia, bia, biko Nna bia, o bia.
Zanu m'o, nyere m aka, zanu m'o Chukwu.
Lee m Chukwu Nna m, a na m emehie,
M akariala mmehie, makariala.
Biko Chukwu gbaghara m njo m mere, mee ebere.
Zanu m'o Chukwu. Oh Nna m'o, Nna m'o.
Chukwu inyere m mmuo nke zuroke,
Site na Jesu Christi, Onye nwuru maka anyi n'elu obe, laa ihunanya.
Lee nuo, lee nuo.
Omimi, lee nu ihe omimi, ebere Chukwu di omimi.
Ka anyi chegharia n'ihi nu ebiebi ebube.
Bia nwanne m ka anyi chegharia, ebube Chukwu Nna di omimi.
O lee nu Onye Okike, lee nu Chukwu Nna m o, lee nu Onye nwe m.
Lee nu Chukwu, ebere Chukwu Nna di omimi.
Nwanne m, chegharia o do, chegharia o nwanne m, chegharia.
Yoo Chukwu, yoo Chukwu, yoo Chukwu.
Nna maka mgbaghara njo o.
Ebere Chukwu Nna di omimi.
Yoo nu Chukwu.