NGWANU K'ANYI JEENU NA BETHLEHEM - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

NGWANU K'ANYI JEENU NA BETHLEHEM by Emma Orji — Lyrics

REFRAIN Ngwanụ k'anyị jeenụ na Bethlehem K'anyị jee n'ụlọ anụ Ebe a mụrụ nwa ka nwa K'anyị jee n'agbụ ke Ebe e nibere ya K'anyị jee hụ Maria na Josef bụ di ya K'anyị jeenụ jee lelee nw'ọhụrụ a mụrụ anyị Emmanuel nwaọma Emmanuel onye nzọpụta anyị nnọọ mọọ Eze ndieze nnọọ Kristi nwa Chineke nnọọ. VERSE 1 Lee kpakpando ya k'ọ pụtara n'igwe Kpakpando mara mma che lee ya k'ọ namuke Ndị amamihe hụrụ ya wee soro ya wee jebe o wee Duru ha wee duru ha n'ụlọ ahụ na Bethlehem.
Read full lyrics

About NGWANU K'ANYI JEENU NA BETHLEHEM

"Ngwanụ K'anyị Jeenụ Na Bethlehem" is a joyful Igbo Christmas carol that invites the congregation to journey to the manger. The title translates to a warm call to action: "Come, let us go to Bethlehem." It captures the excitement of the shepherds and the Magi as they hurry to see the newborn King, Emmanuel.

This piece is an excellent choice for the Entrance or Offertory procession during the Christmas season. The verses beautifully recount the nativity story, moving from the bright star guiding the wise men, to the angels startling the shepherds in the night with their message of great joy, and finally to the heavenly host singing "Glory to God in the highest."

Emma Orji's arrangement uses a lively, rhythmic refrain that naturally gets a choir moving. Singing this piece brings a sense of communal celebration to the Mass, reminding everyone in the pews that the invitation to witness the birth of Christ is extended to us all.