Eze Zitere Nwa Ya - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

Eze Zitere Nwa Ya by Jude Nnam — Lyrics

CHORUS Ṅụrịbana Chineke ke doo Ṅụrịbana Chineke gị nnọọ Ṅụrịbana Chineke nụrịa Ṅụrịbana Chineke nnọọ Bịanụ k'anyị ṅụrịanụ K'anyị ṅụrịanụ Ṅụrịbana Chineke Onye ziter'anyị Nwa Ya Chineke Onye ziter'anyị Nwa Ya Ṅụrịbana Chineke Onye ziter'anyị Nwa Ya n'ihi n'O nyere anyị otu Nwa Ya VERSE 1 Chukwu si n'eluigwe bịa O binyere n'ụwa K'anyị kelenụ Chukwu Nna Onye ziter'anyị Nwa Ya VERSE 2 Chukwu si n'eluigwe bịa Ileta ụmụ Ya Onye dịka Chineke Onye ziter'anyị Nwa Ya VERSE 3 Ọkpụrụọbị ọma
Read full lyrics

About Eze Zitere Nwa Ya

“Eze Zitere Nwa Ya” is a joyful Igbo Christmas carol that calls the faithful to celebrate the birth of Christ. The title translates to "The King Sent His Son," setting the tone for a piece entirely focused on gratitude for the Incarnation. It is a staple during the festive season, often sung at the Offertory or as a lively recessional hymn when the congregation is full of the joy of Christmas.

The lyrics are an invitation to rejoice (“Ṅụrịbana Chineke”) because God has come down from heaven to dwell among us (“Chukwu si n'eluigwe bịa, O binyere n'ụwa”). The verses reflect on God's immense love and the salvation brought by the newborn King, urging the choir and the assembly to give thanks, dance, and praise the Almighty for this ultimate gift.

Composed by Jude Nnam, the arrangement is bright and rhythmic, capturing the celebratory spirit of Nigerian Catholic worship. The call-and-response structure between the voices allows the choir to build momentum, making it a favourite for lifting the hearts of the congregation during Christmas Masses.