CHUKWU NWA ABIAGO by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Christmas Hymns Marian Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ụmụ Nna k'anyị jee kele nụ Chukwu Nwa emere mmadụ, Jesu Kristi Nwa a amụrụ ọhụrụ n'ezie, ezi Nwa oaaaa. Nnọọ Chukwu ọma, buzu nụ ekwe bịa bute egwu ọma. Ụbọ gakpọ, anyị ekene Gị Chukwu Nwa nke bịalụ nụ. VERSE 1 K'anyị jee nụ na Bethlehem nke dị na Judea, Ebe amụrụ Nwa nwoke onye nzọpụta, Kristi abịago. Nnọọ Jesu abịago. Alleluia, Alleluia. VERSE 2 Ndị mmụọ ozi naabụ abụ n'igwe, n'eto Chineke onye ker' anyị. Otito dịrị Chukwu n'elu kasịelu. Ụmụ mmadụ bụa dọọ nụ, bụa nụ abụ, tie kwanụ egwu dị mma. Otito dịrị Chukwu n'elu kasịelu. K'anyị nile ṅụrịa, Chineke abịago ile tụmụ Ya n'ụwa. Otito dịrị Chukwu n'elu kasịelu. VERSE 3 Mary amụgọ, Mary amụgọ, Mary amụgọ, Mary amụgọ, Na Mary amụgọ. Ezi Nne zitere ụwa ihe ọma, Mary anyị ekene.

Download the sheet music

CHUKWU NWA ABIAGO

CHUKWU NWA ABIAGO

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
11 Downloads
Christmas Hymns Marian Hymns
0 0

More lyrics you may want