Full Lyrics
REFRAIN
Wel' onyinye dinma kene Chukwu enen'anya n'azuo,
Onye n'eme nma k'Obu, wel' onyinyei kene Chukwu.
Chukwu di afoma amala y'ebuka,
Onye n'eme nma k'Obu, wel' onyinyei kene Chukwu.
VERSE 1
Kunite nu k'anyi kene Dinweni
Ya nye anyi aku n'uba nine
Kenenu Chukwu mmadu nine,
Onye n'eme nma k'Obu, wel' onyinyei kene Ya.
VERSE 2
Onyinye dinma k'anyi g'enye Chukwu
Ife nine si n'aka Chukwu wee bia
Kenenu Chukwu mmadu nine,
Chukwu diebube daaluo anyie kene I Chukwu.
VERSE 3
Weliaku n'ubai kene un Dinweni,
Ife dinma si n'aka Chukwu wee bia,
Kenenu Chukwu, Mmadu nine
Onye n'eme nma k'Obu, wel' obi I kene Ya.