Ngozi N'adiri Ndi N'atu Chukwu Egwu by A.U. Oramasionwu — Lyrics

A.U. Oramasionwu Igbo English Wedding Hymns Responsorial Psalms Gospel Acclamation / Alleluia Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ngozi n'adiri eh ndi n'atu Chineke egwu, Ngozi n'adiri eh ndi n'atu Chukwu egwu, N'eso uzo ya. [VERSE 1] Ihe aka gi kutaria k'iga eri, Anuri n'agam n'ihu g'abu nke gi. [VERSE 2] Nwunye gi gaadi ka osisi vine na mi mkpuru n'ime ulo gi, Umu gi g'anoru be table gi ka ome osisi olive. [VERSE 3] Etua k'esi agozi ndi n'atu Chukwu egwu, Ndi n'atu Chineke egwu, Ka Chukwu si na Zion gozie gi, Gozie gi ubochi ndu gi nile. [VERSE 4] Ka ihukwa agam n'ihu, Agam n'ihu nke Jerusalem, Dikwa ndu hu umu umu gi. [ACCLAMATION] Chineke bu ihunanya eh, K'anyi hurita onwe anyi n'anya. Ngwanu k'anyi hurita onwe anyi n'anya, N'uzo ziri ezi n'oke. Glory and praise to you Oh Christ, Glory and praise to you.

Download the sheet music

Ngozi N'adiri Ndi N'atu Chukwu Egwu

Ngozi N'adiri Ndi N'atu Chukwu Egwu

By A.U. Oramasionwu
Solfa
Igbo, English
1 page
4 Downloads
Wedding Hymns Responsorial Psalms Gospel Acclamation / Alleluia
0 0

More lyrics you may want