Full Lyrics
Ụwa anyi nọ n'ime ya o
Ụwa di egwu o
Ụwa nkaa sefuo
Ọ di omimi o
Aya ewo, ewo, aya ewo, ewo
Ụwa, ụwa nkaa ewo, ụwa sefuo ewo
Ụwa nkaa
Ụwa anyi nọ na ya ọ di omimi o
Nwoke pụta mh! Ọ kpụx'ụwa n'ọnụ, nwanyị pụta
Ọ bụ r'ụwa n'isi agbọghọ pụta
Ọ chizụwa n'ụnwu ụwa o
Ụwa o
Ụwa anyi nọ n'ime ya ọrịka
Ụwa di egwu o
Ụwa nkaa sefuo ewo
Ụwa di egwu o
Nọdụkwa n'ala chee echiche bunye r'ụwa anyi nọ n'ime ya
Ị n'aga n'ụzọ dị mma k'ọ bụ n'ụzọ dị njọ
Wepụt'obi chepụ echiche k'anyi dozie ụwa Chukwu nyes'anyi
Ụwa n'egwu n'eziokwu k'anyi nee dị mma
Onye ọbụla g'enw'aṅụrị
Ụwa ma mma e udo g'adị n'ụwa nile
Sop. solo:
Ụwa n'amma e onye ọbụla g'enw'aṅụrị
Udo g'adị n'ụwa nile ya k'anyi jisi eny'ọbụla
Ref. I
Tụghasị uche bunye r'ụwa anyi nọ n'ime ya
Ref. II
Okenye nwoke na nwanyị, ikoso ụmụ agbọghọ nwata
Wepụt'obi k'anyi dozie ụwa Chi kesh'anyi dobe
Ref. III
Onye ọbụla nece echiche ụwa Chukwu
Bass solo:
Ọkwa onye y'ak'u teja ọ kwụ n'ala
Sop. solo:
Nsogbu dị n'ụwa tata bụ madụ hwase ya
Bass solo:
Ụkpas'okpoko gburu ntị chiri ya
Sop. solo:
Gbanwe agwa tụghasị uche k'ụwa mara anyi mma
Okenye k'ibah ka kili biam
Sepụrụ nwatakịrị nsọpụrụ su g'nka
Kpu ezi agwa kandi ọzọ mụtụ gị n'aka
Bass solo:
Tụghasịa, tụghasịa, tụghasịa, turuzam
Sop. solo:
Wepụt'obi, wepụt'obi e kili biam
Ụwa n'amma e onye ọbụla g'enw'aṅụrị
Udo g'adị n'ụwa nile ya k'anyi n'ayọ nye n'ụwa
K'ọ zọpụta anyi, zọpụta anyi, zọpụta anyi
Biko, biko, biko, biko Nna, biko, biko, biko.