Full Lyrics
CHORUS
Ụmụ gị ezukọtala o n'obi gị eze,
Anyị bịara k'anyị kele gị maka n'ị dịrị anyị mma o.
VERSE 1
Ọnụ ahụ e nyerem o kam jiri bịa,
E jim ya bịa kam guoro gị egwu n'obi gị.
Ọ gagh'eme m n'ọnụ ị buru gị abụ otito.
Biko gbata ta gaba egwu o kam jiri bịa.
VERSE 2
Ndụ n'ahụ ị nyerem o n'atọ m ụtọ k'arịrị mmanụ anụ.
Akụ n'ụba ị nyerem o n'atọ m ụtọ k'arịrị ogwusi n'a mmai chọrọ m anụ anụgo m o Chukwu okike:
Oginizi kam ge ji gba b'oge ị biatara o gị mma mma.
VERSE 3
Maka n'ekelunu gị n'ihe n'ile ị neme,
Onye ajọ obi ekwero ya.
Nke ị mere m edikwa m k'o mere (k'adi y'i) m ọzọ.
A n'a chọrọ m ozi o Nna doo mere gaba mma Olisa bi n'igwe.
VERSE 4
K'anyị dị iche iche b'aka nkp'anyị siri dị iche iche,
Anyị eburu n'ọnke anyị nile tinye gị n'aka.
O Chukwu, biko chukwu n'ime obi anyị o
ma meenanyị hanyị n'anị gị k'osi akpa anyị.