Full Lyrics
VERSE 1
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Chineke Nna,
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Onye K'er'anyị oh,
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Chukwu oh.
CHORUS
Ụlọ mara mma dika Zaion,
Lee Ya oh, lee Ya oh, lee Ya,
Ụlọ mara mma dika Zaion.
VERSE 2
Gee ntị ma ị batawa
N'ụlọ Chineke Nna,
Ka ị nụr'okwu Chukwu nke n'enye ndụ ebighị ebi.
VERSE 3
Anyị g'ebili jee n'ụlọ Chineke Nna,
Anyị g'ebili jee n'ihu altar Ya,
Anyị g'ebili jee tụọrọ Ya mma mma, kele Ya.