Full Lyrics
Anya hurugo jaa ya mma
Anya hurugo
Eh nnu n'uoma
Onye hurugo n'ukwu nnuoma
Eh anya hurugo jaa ya mma
Eh o bu n'nnuoma
Eh anya huru ugo, ugo eh
Anya hurugo n'nnuoma
Eh o bu n'nnuoma
O bu na mmai na mmai eh
Anahugo mmai n'ime mmai
ACCAPELLA
Gone fe n'elu fe fe fe lu
Gone fe n'elu fe n'elu ndida uwa
Gone fe n'elu fe n'elu ndida uwa
Gone fe n'elu fe
Ije ya bu ije samsam
Bu ije oma, ije oma
Fe fe fe
PIANO
Lekwugo eh, ugo bu na mmai na mmai
Eh le le le le le o
Bukwa na mmai anya hurugo jaa ya mma o
Onye riri oji kpaa ya nku eh
O bu na mmai anya hurugo jaa ya mma o
Onye riri oji kpaa ya nku eh
Ugo eh n'nnuoma, ugo bu na mmai