Full Lyrics
REFRAIN
Ihe ọbụla ị chọrọ kam g'eme,
ebe ọbụna ị chọrọ kam g'eje,
ife bu mma si Gị Chi mu o ya ka mg'eme,
ihe b'uche Gị Chi mu o g'ab'uche mo.
Lee mo abịaram im'uche Gị.
VERSE 1
Edeela ya n'ime akwụkwọ
sị n'ọbụm gem'uche Gị
oo ya n'ama si m Chi moo
m g'em'uche Gị
iwu Gị nile dị n'ime ime obi mo.
VERSE 2
Aja n'ihe onyinye
ha anaghị asọ gị
ha anaghị asọ gị
I megheela ntị moo
I meghela obi mo
n'Ị chọghị aja nsuroku
n'Ị chọghị aja njọ
ngwa nu lee m.
VERSE 3
Abịaram im'uche gị
Ekwuputala m
eziokwu Gị n'ime ụlọ nsọ
emechighim ọnụm
Dinwenum Ị ma nkea.
VERSE 4
Ezoghim ịdị mma Ị
n'ime ime obim mo
eziokwu na nzọpụta Gị
ezielam ha
Dinwenum, ị ma nkea.