Full Lyrics
[CHORUS]
Chukwu Ọma bi n'igwe nara onyinye
Kalna bata ya gozie ụmụ Gị.
Biko Chukwu Ọma onye dị nsọ, nara ya.
[CANTORS]
Onyinye nke si n'ime obi m k'i nara ya Ezi Nna ma gozie.
Gị bụ Ezi Chineke.
[VERSE 1]
Chukwuo kike bịa nar' onyinye.
Onyinye anyị ji bịa b'onyinye nke si n'obi anyị pụta
Onyinye obi ọcha.
Biko Chukwu nara ya, gozie.
[VERSE 2]
Mak' ihe nk' i neme mak' orunkina rur' anyị
Chukwu nara ya gozie.
Ezi onyinye i nyer' anyị k'anyị butere Gị Ezi chi.
Chineke doo nara.
Chukwuọma, nar' onyinye gozie ụmụ Gị, ezi Chineke.
Chukwuo kike chukwe bube onye dị nsọ
Nara onyinye anyị nyere gozie.