TIWAA OBI ANYI CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
4 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Emma Emenike
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

TIWAA OBI ANYI CHUKWU by Emma Emenike — Lyrics

CHORUS Tiwaa nu obi anyi Chukwu, gbarie obi anyi Chukwu, ala eze Gi n'agu anyi aguu mana obi anyi esika. VERSE 1 Garukene n'ogbo ahia, ekpere a na'da, abu a na'da, i chee n'obu ndi Muozi. Mgbe ha kpesiri ekpere, o ruo n'ichu ego uwa, ha chefuo ekpere ha, mebekwa ka ha si emebu. VERSE 2 I bataruo n'ulo nso ekpere a na'da abu a na'da i chee n'obu ndi Muozi; ma ndi n'enye ibe ha nsi ma ndi onu obara ha ncha juru n'ulo nso ebe ha so n'ekpere; mgbe ha kpesiri ekpere ha echefuo Chineke onye obuna eyili awulo ya. VERSE 3 I bataruo n'ulo nso otu d'iche iche juru ya ma na ha n'akpa iche iche
Read full lyrics

About TIWAA OBI ANYI CHUKWU

"Tiwaa Obi Anyi Chukwu" is a deeply reflective Igbo hymn that serves as a collective examination of conscience. The title translates to a plea for God to break and shatter our hardened hearts. The chorus sets a tone of longing and repentance, acknowledging that while we hunger for God's kingdom, our stubborn hearts often stand in the way.

The verses pull no punches, painting a vivid picture of human hypocrisy. They describe scenes we know all too well: people singing and praying like angels in the market or the sanctuary, only to return immediately to worldly greed, division, and malice. The song contrasts the unity seen among secular groups with the jealousy and lack of love sometimes found among Christians, even comparing self-righteous believers to the boastful Pharisee.

For a choir, this piece is incredibly powerful during the season of Lent or penitential services. Singing it requires a solemn, honest delivery that invites the congregation to look inward. It is a musical prayer for genuine transformation, asking God to replace our hearts of stone with true love and humility.