Full Lyrics
[REFRAIN]
Tiwaa nụ obi anyị Chukwu,
Gharie obi anyị Chukwu,
Ala eze gị n'agụ anyị ezi
N'obi anyị esi ka.
[VERSE 1]
Garu kene n'ọgbọ ahịa
Ekpere anada abụ anada
Ị chee n'ọ bụ ndị mmụọ ozi
Mgbe ha kpesịrị ekpere
Ọ ruo n'ịchụ ego
Ha chefuo ekpere ha
Mgbekwa ka ha si emebu.
[VERSE 2]
Ị bata rue n'ụlọ nsọ
Ekpere anada abụ anada
Ị chee n'ọ bụ ndị mmụọ ozi
Ma ndị n'enye ihe ha nsị
Ma ndị ọṅụgbara
Ha ncha juru n'ụlọ nsọ
Ebe ha so n'ekpere
Mgbe ha kpesịrị ekpere
Ha chefuo Chineke
Onye ọbụla yir' awọrọ ya.
[VERSE 3]
Ị bata ruo n'ụlọ nsọ
Ekpere ịcha iche
Ony'ọbụla m'ony'otu ya sọsọ
Ọ bụkwa ndị b'ụmụ otu Chukwu
Dị iche iche
Ije eligwe
Ma ịhụnanya adịghị n'ime ha
Tiwa obi anyị Chukwu.