Full Lyrics
[INTRO]
Teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, gị onye n'ararụ ụra.
[SECTION A]
Teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, gị onye n'ararụ ụra.
Teta o, teta, teta o, gị onye n'ararụ ụra.
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Krist ahụ g'amụkwasịkwa gị.
[SECTION B]
Gị onye n'ararụ ụra, teta, gị onye n'ararụ ụra.
Teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, gị onye n'ararụ ụra.
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie.
Gị onye n'ararụ ụra, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta o, teta, teta, teta o, teta, teta, teta, teta, gị onye n'ararụ ụra.
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie.
Teta bilie, teta bilie, teta bilie, teta bilie,
Krist ahụ g'amụkwasịkwa gị.
[SOPRANO SOLI]
Teta, gị onye n'ararụ ụra teta,
Gị onye n'ararụ ụra teta,
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Gị onye n'ararụ ụra teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta,
Gị onye n'ararụ ụra, gị onye n'ararụ ụra, gị onye n'ararụ ụra,
Teta, teta, teta, teta, teta, teta,
Gị onye n'ararụ ụra teta o,
Na Kraist ahụ g'amụkwasịkwa gị.
[REPRISE]
Teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta o, teta, teta, teta o, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta, teta o, teta, teta,
Gị onye n'ararụ ụra, gị onye n'ararụ ụra, gị onye n'ararụ ụra.
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Sikwa na ndị nwụrụ anwụ bilie,
Krist ahụ g'amụkwasịkwa gị,
Teta, teta, teta n'ụra, gị onye n'ararụ ụra.