SOCHIMAOBIM - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 22, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 24 pages

SOCHIMAOBIM by Peter Chukwubuikem Okekeaji, Christopher Chinedu Aniekwe, Byron Uzoukwu — Lyrics

[SOPRANO SOLO] Ihe liile m nwere bu l'aka Chi k'o si bia Ihe sib'ike Chim l'enyere m'aka So Chi ma mkpa m aja me buru onyinye maramma Bia nyey'ekele makala so Chi m'obi mo. [CHORUS] So Chi m'obi m o nweghi ihe m l'acho Ebe Chukwu ma obi m o nweghi ihe koro m O l'enye m'ochicho obim aja m'ekele ya Buru ngwa egwu maramma bugara onye ma k'osiri diri mo. [VERSE 1] Oburu la chukwu echeghi obodo l'efu ka ndi nche l'eche Obu ya ji ji jide mma onye o wanyer'o rie Oma siri Chineke l'o ga diri m'etu a o Kosiso Chukwu ka o siaso m Gini ja eme ka m soo ngongo n'ikele onye l'eme m'obi rikpo? Chim otito gi ja adigide n'egbugber'onum. [VERSE 2] Mgbem che l'uwa m'agwula o hicharam anya mmiri N'etiti ndi irom mkpur'obim kele Chukwu Laali ya ma echiche obi m
Read full lyrics

About SOCHIMAOBIM

"Sochimaobim" (Only God Knows My Heart) is a profound Offertory hymn of thanksgiving and deep trust in God's providence. It reflects on how God provides, protects, and understands the deepest desires of the human heart, even when words fail. Composed for the All Hallows Choir at Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu University and dedicated to the Forum for the Inculturation of Liturgical Music (FILM) 2025, it is a grand, multi-section choral work that brings a powerful message of hope to the liturgy.

The piece shines during the Offertory procession, where the congregation brings their gifts and intentions to the altar. The verses recount personal testimonies of God's intervention—wiping away tears, providing what parents could not, and being a steady refuge in times of trouble.

Musically, the arrangement features expressive solos for different voice parts, contrasting beautifully with the full choir's joyful declarations. The rich interplay between the soloists and the harmony lines makes it a deeply moving experience for both the singers in the loft and the people in the pews, inviting everyone to bring their own unspoken prayers to the One who truly knows their hearts.