Full Lyrics
REFRAIN
So otu ihe ka m naarịọ n'aka Dinwenu,
ka m biri, ka m biri, ka m biri
n'ụlọ nke Dinwenu n'ụbọchị ndụ m niile.
VERSE 1
Dinwenu bụ ike na nzọpụta m,
onye ka m gaatụ egwu?
Dinwenu bụ ebe mgbaba m,
onye gaeyi m egwu?
VERSE 2
Ọ gaezobe m n'ebe obibi Ya
n'ụbọchị ọgbaghara.
Ọ gaezobe m n'ime mkpukpu Ya,
kwụbasie m ike na nkume bụ Dinwenu.
VERSE 3
A ga m ewere obi aṅụrị
naachụ aja n'ụlọ Dinwenu.
A ga m ekwe ukwe aṅụrị nye Dinwenu.
VERSE 4
Otito dịrị Nna na Nwa
na Mmụọ Nsọ
n'ụwa tọwa niile.