Chidi Ezeigwe IgboPrayer of the Faithful (POF)PrayerBurial / Funeral Hymns Solfa notation
Full Lyrics
REFRAIN
Ezi Chukwu, Ezi Chukwu,
bịa zanụ ekpere nk'ụmụ gị,
chi na z'ekpere.
VERSE
Chukwu onye okike anyị naakpọku gị,
Oseburuwa nụrụ arịrịọ anyị o.
FOR THE DEAD
Meghere h'ụzọ Chineke biko,
ndị otu Kristi nile nwere na gị meghe o.