Missa Ngozi: Otito Diri Chineke by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Vernacular Masses Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito diri Chineke n'elu N'elu ka ch'elu N'uwa udo diri ndi mmadu Ndi mmadu Ndi mmadu ndi nwer'obi oma VERSE 1 Anyi ajaa Gi mma Anyi agozie Gi Anyi esekpuoro Gi Anyi etoo Gi Anyi ekele Gi n'ihi nukwu ebube Gi VERSE 2 Osebuluwa Chukwu, Eze nk'igwe Chukwu Nna ji ike nile Nwenu Jesu Kristi, S'otu Nwa Chineke muru VERSE 3 Dinwenu Chukwu Nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna Onye n'ekpochapu njo nk'uwa, meer'anyi ebere VERSE 4 Onye n'ekpochapu njo nk'uwa, nara ariri anyi Onye no n'aka nri Nna, meer'anyi ebere VERSE 5 N'ihi na so Gi di Nso So Gi bu Dinwenu So Gi, O Jesu Kristi, so Gi di Nso, eh, so Gi di Nso VERSE 6 Kacha di elu na Mmuo Nso N'ebube Chukwu Nna Amen Amen

Download the sheet music

Missa Ngozi: Otito Diri Chineke

Missa Ngozi: Otito Diri Chineke

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Gloria Vernacular Masses Hymns
0 0

More lyrics you may want