Missa Amara - Otito Dịrị Chineke - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
12 downloads
Added Sep 28, 2025
Gloria Solfa
Composer: Virgilus C. Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Missa Amara - Otito Dịrị Chineke by Virgilus C. Eze — Lyrics

CHORUS Otito dịrị Chineke n'elu kacha elu, dịrị ndị mmadụ nwere obi ọma. VERSE 1 Anyị aja gị mma, anyị agọzie gị, anyị esekpuoro gị, anyị etoo gị, anyị ekele gị n'ihi nnukw'ebube gị. Oseburụwa Chukwu, eze nke eluigwe. VERSE 2 Chukwu Nna onye ji ike nile, Dinwenụm Jeso Kristi sọ otu nwa Chineke mụrụ. Dinwenụm Chukwu, Nwa atụrụ nke Chineke, Nwa nke Nna.
Read full lyrics

About Missa Amara - Otito Dịrị Chineke

When the choir launches into the Gloria, we want the congregation to feel the sheer joy of the angels' song. Virgilus C. Eze’s "Otito Dịrị Chineke," part of his *Missa Amara*, captures exactly that festive spirit. Set at a bright Allegretto pace, this Igbo setting of the Gloria is full of life and movement, making it a wonderful choice for Sunday Masses and major feast days.

The piece is structured with a recurring, joyful chorus that anchors the congregation, while the four verses allow the choir to carry the narrative of the prayer. From the opening praises of "Anyị aja gị mma" (We praise you) to the solemn pleas for mercy in the third verse, the vocal parts weave together beautifully. It is a setting that keeps the momentum going all the way to the final, resounding "Amen," leaving everyone in the pews uplifted and ready for the Liturgy of the Word.