N'ORIRI IKPEAZU NO. 2 by C. Ezeh — Lyrics

C. Ezeh Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Verse 1 Nna a kanzuko n'oriri ikpeazu n'uwa Jomiriro Nna n'kandi otu Kristi ju n'ibu n'anyi nma Ka anyi bin madu n'uwa nile buru otu Kpokoba awa duncha n'nkuku Gi k'anyi ncha bur' otu n'ime Sacramenti dinso. Verse 2 Anyi n'ario maka ndi otu Kristi nyi lo n'ario Gi k'i toochu gbaa ha n'obui gwonturu Ka ha woo noro n'okwiru otuo ny'ini Nna zukonko jiko romma duncha k'anyi ncha bur' otu n'ime Sacramenti dinso. Verse 3 Oge orum gbo Sacrament g'agwu O Jesu kpoba t'anyi n'eligwe K'anyi so ron di Muo nso nna di nile dinso Iku Gi n'n nym n'anuri nna dokwa k'anyi ncha Nyere obe be Ito n'ime Sacramenti dingozi.

Download the sheet music

N'ORIRI IKPEAZU NO. 2

N'ORIRI IKPEAZU NO. 2

By C. Ezeh
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want