ONYE MMEMME (Prayer of the Faithful) by Emi Moses, Pascal Patrick & Bantus — Lyrics
Emi Moses, Pascal Patrick & Bantus IgboPrayer of the Faithful (POF)Prayer Solfa notation
Full Lyrics
E tuany'si kpe n'ekpere biko meer'anyi y'Onye mmemme
Ih'any' takira gi na nti i g'emeya mak'i mar'emewo
Biko Chukwuoma toonti n'ala zanum ekpere
Nke sianyi n'obi puta biko meer'anyi ya n'o ge'rugo Nna doo!