ONYE KA ONWU? - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

ONYE KA ONWU? by Kelvin Chinonso Anozie — Lyrics

REFRAIN Ewo ụwa ya i ji b'ọnwụ ezi nwanne m Che'chiche ndụ gị iju ụwa bụ ahịa onye zụrụ nke y'ọ laa kwa Chịefọla n'igwe ilianyi n'abịa nso maka n'ọ dịghị onye k'ọnwụ ihe bịar'a Bịa g'alaa la o dịghị onye k'ọnwụ b'anyi dị n'eluigwe VERSE 1 Onye mak'o si bi'uwa Onye mak'osi bi'uwa Ọ bụ sọ chi nwe mmadụ nani ya ma mgbe ayi g'alaa Ony'ọbụla kwad'ọnwụ ya chere ya ọ g'abịarịrị Onye m'ony'ọ gaabụ echi Ọ bụ mụ k'ọ bụ gị
Read full lyrics

About ONYE KA ONWU?

"Onye Ka Ọnwụ?" is a deeply reflective Igbo funeral hymn that asks a sobering question: Who is greater than death? Sung during burials and requiem Masses, the piece serves as a poignant reminder of human mortality. The lyrics compare our time on earth to a bustling market—everyone makes their purchases and eventually must return home. It calls on the living to remember that we are but dust and ashes, urging the faithful to prepare their souls for the inevitable day of judgment.

Kelvin C. Anozie's composition carries a solemn, contemplative weight that resonates through the choir loft. The verses move from a stark meditation on the fragility of life to a heartfelt plea for divine mercy. In the final stanza, the song shifts into a prayer, asking God to remember the departed soul and write their name in the Book of Life. For a congregation mourning a loved one, this hymn offers both a profound reality check and a comforting turn toward God's saving grace.