Amuru Emmanuel - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
21 downloads
Added Sep 01, 2026
Composer: Kizito Odume
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

Amuru Emmanuel by Kizito Odume — Lyrics

[Intro: Baritone Solo] N̄ụrịa nụ ọṅụ kwebe n'ukwe gbaba n'egwu Maka na ihe ukwu emeela Maka na ngịngịe jiela Amụrụ eze ụwa niile Amụrụ nwa ka nwa Amụrụ Emmanuel Chukwunọnyereanyị [Acappella] Ụmụnne m n̄ụrịanụ ọṅụ gbaba n'egwu Kwenụ ukwe n'ihi na amụrụ nwa ka nwa N̄ụrịanụ ọṅụ nweba an̄ụrị Kwenụ ukwe n'ihi na amụrụ Emmanuel Butenụ egwu ọṅụ egwu dị mma Kwebenụ bute egwu ọṅụ egwu dị mma biko kwebe Kwe naada ụda kwesie ya ike Kwebe kwebe kwebe kwebe kwebe kwebe Kwebenụ ukwe dị mma k'anyị jee n'ụlọ anụ Ebe amụrụ ya ngwanụ k'anyị jee Jebe na Bethlehem ngwanụ k'anyị jeebe Jebe n'ụlọ anụ ebe amụrụ Jesu Jesu nwa ka nwa ngwanụ Jesu nwa ka nwa eze ụwa dum Eze ị bịaruola eze ụwa nnọọ
Read full lyrics

About Amuru Emmanuel

"Amuru Emmanuel" (Emmanuel is Born) is a grand, through-composed Christmas anthem by Kizito Odume. Originally written for the Seat of Wisdom Seminary Main Choir in Owerri for their 2021 Christmas Cantata, the piece captures the sheer joy and profound mystery of the Incarnation. It opens with a majestic baritone solo announcing the great news: the darkness has passed, and the King of the Universe has finally arrived.

Following the introduction, the choir breaks into a lively acappella call to rejoice and dance. The voices urge everyone to journey to Bethlehem to see the newborn child, building a sense of eager anticipation. As the music unfolds, it transitions into expressive solos that reflect on the deep mystery of God coming down from heaven to become an ordinary human, bridging the gap created by our failings.

The anthem is rich with dynamic shifts and rhythmic energy, eventually bursting into a sweeping, fast-paced chorus of "Otito dịrị Chineke" (Glory to God in the highest). With its vibrant call-and-response sections and triumphant final tenor solo, it makes a powerful centerpiece for a festive Christmas concert or a joyful Nativity Mass, inviting both the choir and the congregation to celebrate the arrival of the Saviour.