Full Lyrics
[REFRAIN]
Yahweh emela ihe juru m'anya
O mere ya ogem n'atughi anya ya
Mgbogbajuru doro n'imen dum O mere m'onu
Ihe juru m'anya
Ihe juru m'onu
Iko Chukwu n'emihe
Yahweh emela ih'o jiri buru Chukwu
O n'eme ih'o mekwala k'osi eme
O tinye l'ochin'o num taa
O tinye l'onu n'obim o
Ihem rioro ya K'O mere m tinya jara
Ihe juru m'anya
Metala mma eh
Otito ya g'a dim n'onu
Oge n'ile n'ebe n'ile
Om'ihe rib'otitom
N'osi n'alaala obim puta
[VERSE 1]
I meela, I meela Yahweh
I meela, I meela Yahweh
I di mma I di mma ee! I n'aso m'uso
I dirim mma obim naanuri n'i dimma gi Chukwu
I dimma, I dimma I dimma, I dim'uso
Kwe kam tuo nu Gi Ok'anu gbar'abuba Chukwu I de jindum
Owanku sirike nandu mo
[VERSE 2]
Kedu ihe m g'e mere Chineke?
Kedu kedu kedu ihem g'emere gi
Kedu kedu kedu ihem g'emere Gi
Kedu, kedu kedu ihem g'a ghiamasi gi
Kedu nnoo kedu nnoo ihem g'e me re Chineke
Kedu kedu kedu ihem g'emere gi
Kedu kedu kedu ihem g'emere gi
Kedu kedu kedu ihem ga emere gi
[CODA]
Nani otito k'i n'e ri
Ndi muozi n'ebunye gi otito
Nzuko n'ebunye gi otito
Ndi uka n'ebunye gi otito
Umu mmadu n'e bunye gi otito
M'onwem n'e bunye gi otito n'i dimma