Oluoma Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Alvin C. Okpogba
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Oluoma Chukwu by Alvin C. Okpogba — Lyrics

INTRO Oluoma chukwu ebuka Chukwu na ro bi m o Obi m naaṅụ rịo n'ime chukwu Ihe Chukwu meere m kọba ya chi gaeji Ewo chukwu bole Oluoma chukwu mu Chineke Lee chukwu agọzigo m REFRAIN Ndị nwe m unu ma na chukwu agọzigo m o Orobodo lee chukwu agọzigo m o Ezi n'ụlọ m e chukwu agọzigo m Ekele dị n'Olisa chukwu agọzigo m o Maka n'abụ m oluoma chukwu VERSE 1 Mgbe a dị m ime m o... N'afọ nne m Chukwu ekwugi ihe m gaabụ! Ya k'O jiri pịchasịa ka ya were kpụọ m tinye m n'afọ Nne m ọmalịcha chukwu Mgbe m ka bụ nwa Chukwu agọzigo ndụ m o Were n'echekwaba m n'ihe ọjọọ niile
Read full lyrics

About Oluoma Chukwu

"Oluoma Chukwu" is a vibrant Igbo thanksgiving song that celebrates the profound goodness and protective power of God. Written by Okpogba Alvin C., the piece was specially dedicated to a religious sister on the occasion of her fiftieth birthday, and its lyrics reflect a deep, personal testimony of God's grace. The verses trace a journey of faith from the very beginning—acknowledging God's hand even in the mother's womb—and praise Him for His constant guidance and deliverance from harm.

For Nigerian Catholic choirs, this is an ideal piece for moments of joyous celebration, particularly during thanksgiving processions, birthdays, or the Offertory. The melody is lively and rhythmic, inviting the congregation to join in the spirit of gratitude. The refrain, with its resounding declaration that "God has blessed me" (Chukwu agọzigo m), captures the essence of a heart overflowing with praise.

Singing "Oluoma Chukwu" brings a festive energy to the liturgy. The arrangement builds through expressive verses into a powerful chorus, allowing the choir to lead the church in lifting their hands in praise. It is an uplifting expression of trust in the Almighty, reminding everyone present that there is nothing impossible for God.