Full Lyrics
SOPRANO SOLO
Chineke, Okaka mo
Anyi ekene io
Imela, otito dịrị gị
Okaka.
TUTTI
Aga m enye Chukwu ekele
Aga m eji ongenge pkedi mma we
Tuo lu ya mma mma
Aga m enye Chukwu ekele
Ekene dịrị ya
Otito dịrị ya
Ekene dịrị Chukwu
Otito dịrị Chukwu nke igwe
Na Chukwu wa ncha.
BARITONE SOLO
Ka nji tobe nu Christu
Otito dịrị nu ya
Otito dịrị nu ya
Ọlụma n'aka nma gị
O buwu ka nji nye nlu duju
Biko tobe nu ya
Ọ bụ Chukwu wa ncha
Chukwu ọma, Chukwu ọma
Ọ bụ Chukwu wa ncha
Ewo Chukwu nke igwe
Ewo Chukwu n'igwe
Ewo Chukwu wa ncha
Ọ bụ Chukwu wa ncha
Kene nu Chukwu, tobe nu Chukwu
Tobe ya
Ọ bụ Chukwu wa ncha.
TUTTI
Kene ya, kene ya
Tobe ya, tobe ya
Otito dịrị nu Jesu
Kene ya, tobe ya
Ọ bụ Okaka
Ewo Okaka, ewo Okaka
Ọ bụ Okaka
Ewo Chinekem Okaka
Okaka, Okaka
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
Okaka, Okaka
Ewo Nna Chukwu Nna Okaka.
SOPRANO SOLO
Ebube dike, ebube dike
Ebube dike
Echetobi o si l'e
Ewo Nna, Chukwu Nna, Chukwu Nna
Ewo Nna, Chukwu Nna, Chukwu Nna.
TUTTI
Nna achisie nu
Nna kachasie nu
Biko nu bia ka anyi tobe Chukwu
Bia nu akọtale nu uwa
Nna kachasie nu
Onye naeme mma, Onye naeme mma
Onye naeme mma, Onye naeme mma
Bia nu biko tobe nu maka Onye naeme mma
Aga m ejeba nu inye tobe Chukwu
Otito dịrị Chukwu n'igwe kachasie nu
Ise, Ise, Ise
Otito dịrị Chukwu
Ise, Ise, Ise, Ise, Ise, Ise, Ise.