OHU KPOORI - KELEE CHUKWU by Chima Abiakusu — Lyrics

Chima Abiakusu Igbo Offertory Hymns Anthems Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Soprano & Alto Duet] Onye r'indu l'g'enye Chukwu ekele gwa num Oh Ndi bi n'uwa nyenu Chineke tito shio rula ya Nwanne Ohuso kpoe bee rio K'anyi jena nye y'ekele ishigigma shio hu kpoe bee rio K'anyi jena jama nuyam ma shiorula ya [Section 1] Chukwu kere mo, Chukwu jedu mo a yaeje che mo e. [Section 2Tutti] Onwunwa biarujo nagbata m? maka na Chineke dum e Jee I naga shiri ngbalavu nyey'ekele Onye n'age me nam kpoghie Mee I naga shiri ngbalavu nyey'otito I nawa chi mo Nwanne [Section 3] Ke mejieri, Ke mesianu Chukwu denye mo, e Wa elu wa gborima o nggbarara mo makana Chim buo di ghie shi I naga shiri Uwa ahu, Uwa Fufu I jey wa e shigbuolonwe y'i Ke e bei noy yahu ga kwanu do Nye amara wota m I naga shiri

Download the sheet music

OHU KPOORI - KELEE CHUKWU

OHU KPOORI - KELEE CHUKWU

By Chima Abiakusu
Solfa
Igbo
3 pages
6 Downloads
Offertory Hymns Anthems Hymns
0 0

More lyrics you may want