Ogene Ekeresimesi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
20 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Ozor
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, English
Pages: 6 pages

Ogene Ekeresimesi by Jude Ozor — Lyrics

[INTRO] Ogen' Ekeresimesi a kụbago Kọkọkam kọm Ogen' Ekeresimesi a kụbago Kọkọkam kọm Ogene n'ada na Betlehem Kọkọkam kọm Makana a mụrụ Onye nwe anyị O nyenzọpụta bịago Maka na a mụrụ Onye nwe anyị O nyenzọpụta bịago [REFRAIN] Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem K'anyị ṅụrị ba n'ony'e zọpụta bịago n'ụwa Iyooh Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem Ebe O bịa lu Ụwa ni le g'enwe nzọpụta I yooh Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem Ony'Eze nke ndị amụma kwuru n'ọ g'a bịa I yooh Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem Ekene dịrị Chukwu Onye nyer'anyị nwa ya I yooh Anyị e je w'e nete nw'a mụrụ na Betlehem Ị makwa nke n'e me? O ny'Eze a bịago
Read full lyrics

About Ogene Ekeresimesi

"Ogene Ekeresimesi" is a vibrant and rhythmic Igbo Christmas song by Jude Chuka Ozor that celebrates the birth of Jesus Christ. The title translates to "The Christmas Gong," and the piece immediately sets a festive tone by mimicking the striking of the traditional metal ogene instrument with the playful, percussive syllables "Kọkọkam kọm." It captures the joy and urgency of the Nativity, calling the choir and congregation to hurry to Bethlehem to see the newborn King who brings salvation to the world.

The verses beautifully contrast deep theological reflection with the joyful narrative of the Magi. The first verse, led by male voices, marvels at the profound, sacrificial love of Christ, asking if it is easy for a man to lay down his life for his friends. The second verse, sung by female cantors, recounts the journey of the three wise men bringing their special gifts of gold, frankincense, and myrrh. With its infectious rhythm and rich cultural flavor, this piece is a wonderful choice for Christmas Masses, carol services, and festive celebrations, inviting everyone to welcome the Savior into their hearts anew.