Oge Ezugo by Donatus Amusiogu U — Lyrics

Donatus Amusiogu U Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Gaba oge ezugo ka ị gakwuru Chineke kere gị, Onye nwe m n'akpọ gị nwanne m zul'ike. VERSE 1 Elingwe k'ị n'ala, O obodo ọma Chineke aṅụrị, Juputara n'ime ya, nwanne m zul'ike. VERSE 2 Ị bụ nwa Dinwenu site na Baptism, Onye g'ajụ nwa Chineke ị ba n'eligwe? VERSE 3 Onye ebere biko megheere y'ụzọ doo, Ị gbakọba mmehie niile, Onye g'ahụ G'ihu n'ihu? VERSE 4 O be akw'ebezina doo, Biko ebezina ezi nwanne n'ala, N'eligwe obodo anyị.

Download the sheet music

Oge Ezugo

Oge Ezugo

By Donatus Amusiogu U
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want