ÒGAZI ÀMAKA!!! by Alvin C. Okpoeba (Mr. Alvin) — Lyrics

Alvin C. Okpoeba (Mr. Alvin) Igbo Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Operas Solfa notation

Full Lyrics

SOPRANO/TENOR SOLO Ọgazi bunyere nwa maragzi nma ke di uka Ahụ ya maram ma, mma pụ n'iche naba n'anya Ugo ne efe abụ sọm ma Mma zuru ya ahụ! Ndị Igbo tule kene Ndịm jiemegnu lokene... Ah! Ndị Igbo lokene Ah! Ugo! Ndị Igbo tule kene Ndịm jiemegnu lokene a sịrị n'Ọgazi amaka... mana e jighi ya agọm mụọ ewo! CHORUS Ọgazi amaka! Ọgazi amaka! Ọgazi amaka mana e jighi ya agọm mụọ Ewo Nwannem ọchọ mma e jighi ya agọm mụọ Nwannem chọba eji dekwa kụ n'ihi n'onweghi ihe ji mma eme! VERSE ONE I jụgọm onwe gị ihe jiri hapụ ọgazi were jiri ọkụkọ achụaja ihu ahụ na nsọ abụ di o! eh! VERSE THREE Ọ bụ sọ mma k'i mara ka ọ bụ ike k'i siri? O nwere ihe ọzọ a gaeji hụta gị? VERSE REF A dị kwala k'ọgazi nke mara mma... mma mara n'ugbene ma n'onweghi he ji ya me! VERSE TWO I nwere ike ịcha k'amụnwu ụtụtụ ma ị bụ Apụ na nwụ lota na mmasịnachi! VERSE FOUR Ọchọ mma jidekwa kụ jụọ onwe gị ajụjụ "Ọ bụ mma k'i geri? Ọ bụ mma k'i geri? dọ n'agbacha gbacha! Akụ nụ ba n'agwụ kwa gwụ! Ọ bụ kụ waa siri di o! Ayẹ!

Download the sheet music

ÒGAZI ÀMAKA!!!

ÒGAZI ÀMAKA!!!

By Alvin C. Okpoeba (Mr....
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Operas
0 0

More lyrics you may want