ÒGÀZÌ ÀMÁKÁ !!! by Alvin C. Okposha (Mr. Alvin) — Lyrics

Alvin C. Okposha (Mr. Alvin) Igbo Entrance songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Operas Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Nwanne m ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Nwanne m ọgazia amaka! O nezie ọmaka mana e jighi ya gaa mmuo! [TENOR SOLO] Okoko! Ko! Okokoko! Ndị Igbo nwere amamihe! Amamihe! Ndị Igbo nwer' akọ! Akọnuche, akọnuche Ị nụgọnụ nke naafio? Ife ife n'eme n'obodo a mgbe i [CHORUS] N'ọgazia amaka, mana e jighi ya gaa mmuo Heei! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Nwanne m ọgazia amaka! O nezie ọmaka mana e jighi ya gaa mmuo! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Ọgazia amaka! Nwanne m ọgazia amaka! O nezie ọmaka! Mana e jighi ya gaa mmuo Wer' anya gị k'ị fụrụ ya!

Download the sheet music

ÒGÀZÌ ÀMÁKÁ !!!

ÒGÀZÌ ÀMÁKÁ !!!

By Alvin C. Okposha (Mr....
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Entrance songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Operas
0 0

More lyrics you may want