EKENE by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Easter Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ekene kam g'enye ya Ekene k'anyi kene be ya Ome mma ome mma o Chi mo K'anyi si ya daalu ewo! Daalu, ihe ukwu. OSTINATO Ihe ukwu omewor' anyi o Kene Chukwu oh ihe ukwu CANTOR Eh Chukwuoma ony'oma Odogwu n'agha o Nare ekene mo Welu ya gozie ya Me ya k'odi li gi mma Kenebeya, kenebeya, kenebeya, ewo! Ezi nwannem ugh eken'oma Kenebeya kenebeya ewo! keneya. CODA Umu Chineke kene be nu ya o VERSE 2 Na Kristi emeri w'onwu Ome mma, ome mma O ezigbo Chukwu, ezigbo nna, Ezigb'eze nara aja anyi wetelu gi Alleluia! Kristi emewor' anyi ihe oma Alleluia Kristi emewor' anyi ihe oma Umu nnem Kristi emewor' anyi ihe oma Kunie ihe oma kunie Umu nnem ja ya mma Ekene kam g'enye, kam g'enye Okaka.

Download the sheet music

EKENE

EKENE

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
3 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Easter Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want