Full Lyrics
[Solo]
Bịa bịa nụ k'anyị kụọrọ Chineke egwu ọma
Kụọrọ nụ ya egwu, kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu
N'o kwesịrị ya
[Chorus]
K'anyị wero nụ kụọrọ ya egwu dị mma biko kụọ kụọ
Kụọrọ ya egwu ọma oh, kụọrọ Chineke egwu maramma
Kụọ nụ egwu, too nụ ya, too nụ ya, too nụ
Ya kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu, kụọrọ ya egwu
Egwu maramma, egwu aṅụrị, fụọnụ opi
Naada sike, tebe ya egwu, tebe ya egwu, tebe ya egwu, tebe ya egwu
Gwa tebe ya egwu, tebe ya egwu, tebe ya egwu, nwannem tebe
Gwu maramma makana o kwesịrị ya
[Section 1]
Ndị niile bi n'ụwa too ya, too nụ ya, too nụ
Ya too nụ ya, too nụ ya, too nụ ya, too nụ
Ya too nụ ya oh, too ya, too nụ
Ya too nụ ya, too ya, too be nụ
Ya were nụ nne, tebe nụ ya egwu, tebe nụ ya egwu, tebe
Gwu egwu egwu ọyọrịma, too nụ ya, too nụ
[Solo]
Too nụ ya, too, too nụ ya
Too nụ ya, too ya k'anyị too
Yọrị yọrị yọrị yọrị, too ya
[Chorus]
K'anyị too ya, n'o kwesịrị ya, too nụ ya, too
Ya too nụ ya
[Section 2]
Too ya, too ya, too ya, too ya, too ya, too ya
Weta nụ ekwe, weta nụ ụbọ
Weta nụ ekwe, weta nụ ụbọ, bute nụ
Ogene kọgọ gọm kọgọ gọm, ịgba naada sike fụọnụ
Opi ọma, une maramma, bute nụ egwu maram
Ma mkpọtọm kpọ kpọm kpọm, ọsha ọsha kara ka
[Unison]
Were nị chaka chaka chaka chaka chaka chaka chaka chaka chaka chaka chaka chaka, too ya
Too ya mgbe niile
[Section 3]
Owe owe owe owe
Chukwu ebuka, o kwesịrị k'anyị tobe ya
K'anyị tobe ya oh, tobe nụ Chukwu k'anyị
[Bass]
Bịa bịa bịa bịa bịa bịa bịa bịa
[Chorus]
Bịa bịa nụ oh, k'anyị fee ya ofufe n'o kwesịrị ya
Kụbara ya aka, gbabara ya egwu, kụwara ya aka makana
O kwesịrị ya, tobe nụ ya
Tobe nụ ya makana o kwesịrị ya, kụwara ya aka, kụwara ya
Ka kụwara ya aka, kụwara ya aka, kụwara ya aka, kụwara ya aka, kụsie yi
Ke kụba n'aka, otito dịrị
Chineke otito oh, otito dịrị Nna, Nwa na
Mụọ Nsọ, otito dịrị Chukwu, otito dịrị Chukwu
Etuo d'ini zizi k'o gadi gide oh, digi de digi de digi
De digi de digi de digi de, rue ebie ebi Amen