CHUKWU NNA EMEKA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
7 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

CHUKWU NNA EMEKA by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

REFRAIN Nna emeka, Oh Chukwu n'emeka. Ihe Chukwu mere mo, di m ka na nso, O juru m anya. Onye di ka Chukwu? Umunne m h'akuko emego. Uwa nile zukobanu kam tupe kene yinwa zu nesimola. Ihe Chukwu mere mo, oh Chukwu ekele diri gi. VERSE 1 Chukwu nna meworo m ihe dimma Chukwu nna Onye okike O m'ihe mgbe o ka. Mgbe olile anya gwurugwu O mere ya n'oge ya Daalu Chineke Onye n'emere m ihe di mma. Chineke mo Onye ebere biara me ih'o ji buru chi Oka dim Onye dika chi, Onye dika Chi, Onye dika Chineke? VERSE 2 Ochendo Mgbe m n'ejeje, mgbe m n'alala Chukwu dum e je. Chukwu oma dum a la I kweghi ka m kpo ibigukwu O buru godu n'uwa n'emikpu, ujo agaghi atu mo
Read full lyrics

About CHUKWU NNA EMEKA

“Chukwu Nna Emeka” is a vibrant Igbo thanksgiving song that celebrates the overwhelming goodness of God. The title translates to a declaration that God the Father has done exceedingly well, a theme that runs deeply through every verse. The lyrics speak of a God who steps in when all hope seems lost (“Mgbe olile anya gwurugwu, O mere ya n'oge ya”) and acts as a protective umbrella (“Ochendo”) guiding our daily paths.

In the choir loft, this piece is a favourite for the Offertory procession or general thanksgiving moments during Mass. The third verse brings a special energy, asking what we can possibly use to thank the Creator before calling on traditional instruments—the igba, ekwe, and ogene—to join the praise. It is a song that naturally invites the congregation to sway, clap, and sing along with the choir, lifting up their own stories of gratitude.