OBIM JUPUTARA NA ONU by Uchechi Inyama — Lyrics

Uchechi Inyama Igbo Entrance songs Prayer of the Faithful (POF) Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Obim nile juputara na onu Obim nenw'onu nebe onuru Si kanyi ganu n'ulon Nso ke Chineke ukwu I biawo n'ulon ke Chineke nwannem eh Onu juru m'obi a biawom n'ulo Chukwu Ulon ke eji ri ot'edo wu O bukwa n'ulahu kanyi noni me ya VERSE Anyi nayo gi Chukwuoma gozie anyi nile biara n'itu gi Chukwuoma gozie anyi nile biara n'itu gi Chukwuoma gozie anyi nile biara n'itu gi Chukwuoma gozie anyi nile biara n'itu gi Chineke mimela ebi mere kam udindu nala ndi di ndu Ta enwewo m'onu n'ime mo La enwewo m'onu n'ime mo Enwewo m'onu n'ime mo Enwewo m'onu n'ime mo FOR PRAYER OF THE FAITHFUL Chineke Songi bu onye m nwere Songi bu onye m nwere n'uwa Chineke Songi bukwa onye m nwere nu Mgbe m nonam kpa Songi bu onye m nwere nu O Chineke Songi bu Onyi ny'akam nwere Chineke Songi bu Onyi ny'akam nwere Wa Chineke Songi bukwa Onyi ny'akam nwere Wa Chineke bu Onyi ny'akam nwere

Download the sheet music

OBIM JUPUTARA NA ONU

OBIM JUPUTARA NA ONU

By Uchechi Inyama
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Entrance songs Prayer of the Faithful (POF) Hymns
0 0

More lyrics you may want