Full Lyrics
REFRAIN
Heh! Obiligo! Eh! Obiligo!
Obiligo! Obinigwe ebiligo!
Heh! Obiligo!
Heh! Dike na dimkpa, Jesu Kristi emerigo nnwu.
Onwu na njo eeh, O merigo nnwu!
Olee nmeri Obiligo! Aye!
K'anyi nuribanu, butenu egwu oma,
Alleluia, Alleluia,
Uwa nile nuriba, K'anyi nopi ike;
Kristi Dinwenanyi n'ezie o merigo!
Odogwu n'agha! Aka n'ebi gha!
Odogwu! Odogwu n'agba!
Ike kwensu adago mba, nmeri Chinke aka Omee!
Dike n'agha! Chineke egosigo na Ya b'Eze b'Eze Kike!
Guzoro go! Nwa Chineke O merigo,
O bu Ya bu Nwa Chineke O merigo,
Odogwu, eeh Odogwu emerigo.
VERSE 1
Na Gesthamani Kristi ruruju,
Okpuogwu, utari apiara Ya,
akpogbue Ya n'obe O merigo.
VERSE 2
N'ututu, mgbe anwu walu n'ubochi nka ha gara n'inime,
Choo Jesu n'ebe liri ya, mana ha hughi Ya.
Choo ya na ndida, Choo y'ebe nile mana ha hughi Ya.
VERSE 3
Otu Muozi kwuru n'uzo wee si ha:
Nulibanu! Kristi Dinwenunu ebiligo!
O buru g'uzo gaba na Galilee, n'obiligo!
VERSE 4
Akanri Chukwu emeriela. Akanri Ya weliemo!
Onwu Olee ike gi? O merigo!
Onyegbu r'egbu, ke ya n'ala, wer'okwute kpuchite Ya;
Olee nmeri gi? O merigo.