Full Lyrics
[REFRAIN]
Eeh! Obiligo! Eh! Obiligo!! Kristi emerig' ọnwụ!
Omerigo! K'anyị ṅụrịbanụ, butenụ egwu ọma n'opi ike.
Lee nmeri gị? Alleluia, Alleluia! gbabawanụ y'egwu
Ik' ekwensu azago mba! Kele Ya!
Chinek' egosigo na Nwa Chineke Omerigo!
[VERSE 1]
Na Gesthamani Kristi ruruju uju
Omerigo!
Akpọgbue Ya n'obe, eye! Omerigo!
Akpọgbue Ya, O wee nwụọ, Omerigo!
[VERSE 2]
Anya nmiri Ọkwara akwa ha
Ụtarị apịara Ya
Ụtarị apịara Ya pịarusia Yarụ
N'ụzụtụtụ mgbe anwụ walụ