Full Lyrics
[REFRAIN]
Obi mụ o n'eme mụ o ñiriñiri
Obi mụ o n'eme mụ o rikporikpo
Mgbe m nụrụ ka ha n'ekwu n'asị
K'anyị je n'ụlọ Chukwu
[VERSE 1]
K'anyị je je je kpọrọ ya isiala
K'anyị je je je je sekpuoro ya kelee ya
N'ọ bụ Onyeziomume
Kwụsị k'anyị jee nụ
K'anyị jee kpọọ isiala nye ya
Guzo n'ọnụ ama gị
[VERSE 2]
Obi naatọ m ụtọ oge m nụrụ ka ha n'ekwu
N'ụlọ Chineke
Kpọọ isiala nye ya
Oh nabata anyị, anyị bụ ndị nke gị
[VERSE 3]
Jerusalem anyị guzo n'iru gị
Jerusalem anyị guzo n'iru gị
Anyị bụ ndị nke gị