OBARA JESUS GBARA N'OBE by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ọbara Jesus gbara n'obe Ọbara Jesus wuru n'obe Ọbara Jesus gbara n'obe O Onye nwem biko gbaghara VERSE 1 Njọ m n'eme n'ewetekwa mụ o Jesu mụ o gbaghara Chukwu mụ o sachaa mụ o Onye nwem biko gbaghara VERSE 2 Ọ bụ n'obe calvari Ka akpọgburu Jesu Jesu gbaghara Eze gbaghara A gaghị m achọ gị okwu ọzọ VERSE 3 Ndị agha dọwara uwe ya Ndị agha kpubere ya okpu ogwu Ndị agha buru ya asị Onye nwem biko gbaghara Ndị agha mara ya ụra Ndị agha tiri ya ihe Ndị agha fọrọ ya n'isi Onye nwem biko gbaghara

Download the sheet music

OBARA JESUS GBARA N'OBE

OBARA JESUS GBARA N'OBE

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want